Chief Stephen Osita Osadebe – Onuigbo Lyrics

Chief Stephen Osita Osadebe – Onuigbo Lyrics
Onuigbo
Chief Stephen Osita Osadebe
    Lyrics copied!
    Onuigbo Album Art
    "Onuigbo." - Chief Stephen Osita Osadebe

    Album: Kedu America
    Track No: 01
    Ọnụigbo
    Ọnụigbo oo
    Ọnụigbo
    Ọnụigbo
    Aja oo
    Odogwu, nnwa onye Ado, jezili ọlụ Oyibo o
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ o
    Yes sir
    Ọ gịnị ji, ọ gịnị ji, Ọnụigbo jii naa?
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ Oyibo nụ
    Ọnụigbo nwelụ ụmụ naabọ debe n'enu ụwa naabanụ
    Emeka nnwa na Ọkwaolisa, akwazinanụ
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ o
    Ọnụigbo
    Ọnụigbo o
    Ọnụigbo
    Ọnụigbo na ị naba
    Onye ọma jelụ igwu coal n'Enugwu, ụmụ ibe na ọ bụnụ ọnwụ
    Ọnụigbo nwelụ ụmụ naabọ, debezie n'enu ụwa, nabanụ
    Emeka ọkpala na Ọkwaolisa, akwazina nụ
    Ọ gịnị ji, ọ gịnị jele Ọnụigbo jii naa?
    Onye ọma jelụ igwu coal n'Enugwu, ụmụ ibe na ọ bụnụ ọnwụ
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ Oyibo
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ o
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ o
    Ọnụigbo
    Ọnụigbo o
    Ọnụigbo
    Ọnụigbo na ị naa?
    Ọnwụ o, ọnwụ o, ọnwụ o
    Onye ọma jezili ọlụ Oyibo nụ n'Enugwu
    Ọnụigbo jelụ igwu coal n'Enugwu nụ, na ọ bụzinụ ọnwụ
    Emeka ọkpala na Ọkwaolisa, akwazinanụ
    Ezi nnwa onye Ado, neenụ ọyị mụ oo
    Ọlụ o, ọlụ o, na ọ bụ ọnwụ o
    Ọnwụ o, ọnwụ o, ọnwụ o
    Ọnwụ o, ọnwụ o, ọnwụ o
    Ọnụigbo
    Ọnụigbo o
    Ọnụigbo, Ọnụigbo, aja o
    Odogwu nnwa onye Ado, jezili ọlụ Oyibo
    Ọlụ o, ọlụ o, na ọ bụ ọnwụ o
    Ọnụigbo nwelụ ụmụ naabọ debe n'enu ụwa, nabanụ
    Emeka ọkpala na Ọkwaolisa, akwazinanụ
    Ọ gịnị ji, ọ gịnị jele, Ọnụigbo jii nabanụ?
    Onye ọma jere igwu coal n'Enugwu, ụmụ ibe, na ọ bụnụ ọnwụ
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ Oyibo
    Ọnwụ o, ọnwụ o, ọnwụ o
    Ọnwụ o, ọnwụ o, ọnwụ o
    Ọnụigbo
    Ọnụigbo o
    Ọnụigbo, Ọnụigbo na ị nama oo?
    Onye ọma jelụ igwu coal n'Enugwu, ụmụ ibe, na ọ bụnụ ọnwụ
    Ọ gịnị ji, ọ gịnị ji, Ọnụigbo jii nabanụ?
    Onye ọma jelụ igwu coal n'Enugwu, ụmụ ibe, na ọ bụnụ ọnwụ
    Mana Ọnụigbo nwelụ ụmụ naabọ debezie n'enu ụwa, nabanụ
    Emeka ọkpala na Ọkwaolisa, akwazina
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ Oyibo
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ Oyibo
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ Oyibo
    Ọlụ o, ọlụ o, ọlụ Oyibo
    Ọnwụ o, ọnwụ o, ọnwụ o
    Ọnwụ o, ọnwụ o, ọnwụ o
    Ọnwụ o, ọnwụ o, ọnwụ o

    Writer(s): Chief Stephen Osita Osadebe.

    All lyrical content displayed on this website is the intellectual property of its respective copyright holders. No ownership is implied, and no copyright infringement is intended.

    Get the Latest Lyrics Updates!

    Subscribe now and never miss a new song lyric update.

    Failed to load audio, please try again later.
    Failed to load song data.
    Invalid email address entered!
    Enter your suggestion!
    Thanks for your suggestion!
    Link copied
    Stop & exit Playlist

    Suggest a Lyrics Edit

    Stop Song
    Rhyto-Artwork

    Onuigbo

    Rhyto
    × Add Rhyto to your Home Screen!