Chief Stephen Osita Osadebe – Osondi Owendi Lyrics

Chief Stephen Osita Osadebe – Osondi Owendi Lyrics
Osondi Owendi
Chief Stephen Osita Osadebe
    Lyrics copied!
    Osondi Owendi Album Art
    "Osondi Owendi." - Chief Stephen Osita Osadebe

    Album: Kedu America
    Track No: 07
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ife sọọ mụ, sọọ mụ n'obi, oo
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Na nke sọlụ gị, sọlụ Chi n'ụwa, oo
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ekwutọzina mmadụ ibe gị n'ụwa
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Bikonị na ọ dịrọọ mma nụ
    Adọ mụrụ mụrụ, eze biri nụ
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ife sọọ mụ, sọọ mụ n'obi mụ, oo
    Na nke sọlụ gị, sọlụ Chi n'ụwa nụ
    Ekwutọzina mmadụ ibe gị n'ụwa
    Bikonụ, na ọ dịrọọnụ mma, oo
    Onye na-azọzi onwe ya n'ụwa nụ
    Ọ dịzịanụ ka ọọ kwanụ ajọ mmadụ nụ
    Ma na ọ bụlụọnụ ka Chi si kwu, oo
    Onye ekwutọzina mmadụ ibe ya n'enu ụwa nke a
    Maka na ife na-asọzi mụ, ọ bụkwazii ya na-asọzi onye ọzọ
    Mana ife niine a bụ etu Chukwu si wee dee ya nụ
    Na nke na-asọ gị, na ọ bụazii ya na-asọ mụ
    Ọ ga-esebezili anyị okwu n'ụwa?
    Ekwutọnana mmadụ ibe gị
    Ife m na-ekwu bụ ife gbasalụ ife na-emezi n'enu ụwa n'ụdọ nụ
    Ife na-asọzi ndị ọzọ nụ, na ọọ kwazii ya na-asọkwanụ ndị ụfọdụ nụ
    Ọ ga-esebezinụ okwu n'ụwa nụ, oo?
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị nụ
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Sọọ ndị, o wee ndị
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)
    Ọ sọọ ndị, o wee ndị
    (Ọ sọọ ndị, o wee ndị oo)

    Writer(s): Chief Stephen Osita Osadebe.

    All lyrical content displayed on this website is the intellectual property of its respective copyright holders. No ownership is implied, and no copyright infringement is intended.