Phyno – Na Afa Nna (Freestyle) Lyrics

Phyno – Na Afa Nna (Freestyle) Lyrics
Na Afa Nna (Freestyle)
Phyno
    Lyrics copied!
    Na Afa Nna (Freestyle) Album Art
    "Na Afa Nna (Freestyle)." - Phyno

    Album: Let That Sink in (Ltsi)
    Track No: 05
    Your cassava, is paining you?
    Niphkeys
    Gangster dị asọ ka pastor
    N'afa nna na nwa, anyị gbaa ya na mkpọ
    I know what I'm down for, obejiri factor
    Na-amụ mma m nkọ, soon fa ga-e-need lipo
    Men abago Cairo, bulu egwu ka silo
    Kịtaa ọ fugọ Fino, ọ bebe had I know
    Ọ sị na ọ bụrọọ ife anyị lo, sị mu sorry na ọọ typo
    I look him face juọ ya "Who's your guy?" ka Spyro
    Standard, anyị macha the answer
    Men nyebe lamba, kwechiri ka bouncer
    **** I need a cipher, ebe ego nọ na cyber?
    Gote brand new Lambo, wrap-ụọ ya with carbon fibre
    Suit yourself maọbụ m send-ịalụ gị tailor
    Ife m na-eze bụ onye nwelụ iru naabọ ka razor
    Ọdị m n'obi bụ isi Benji to Ahmadu Bello
    Talk am as e be, abụrọọ m onye mgbu ka Reno
    Bottom of the valley, mgbe m enwerọọ addy
    Ma still na-atụnye goal, Filippo Inzaghi
    Nwa i bu gaa Bali ka men na-eli na Kigali
    Ebi m n'Eko, mana ife m na-ese bụ kali
    M banye Congo, ife m na-ege bụ Fally
    180, wepụ top Ferrari
    Enwerọọ m pet, mana enwee m puppy ka Shalli
    Treadmill, ịchụ money bụ my hobby
    Before m saa gị online, ị ga-a-worth ya
    **** che na talk is cheap, 'til m nye ya cost ya
    Okporo che na ọ dị sweet, 'til m wepụ sauce ya
    Ife i metee can tell, now ọ fụ m, ọ dodge-ịa
    Mana adịị m achụ gị (Chaa)
    Mana adịị m achụ gị (Chaa)
    Nwa adịị m afụ gị (Chaa)
    Maka ị fụrọọ azụ m (Chaa)
    Nwa abụrọọ asa gị (Chaa)
    Mana o kwerọọ agwa gị (Chaa)
    Enu ụwa bụ ọlịlị (Yes)
    Kedụ ọlụ na-alụ gị? (Yes)
    Gị na onye na-ekwu dị?
    Kedụ ife na-ebu gị? (Word)
    Before ị kpọta Ezege, ị ga-ewepụtelụ m kudi (Yes)
    Maka mgbe ọ ga-elụ gị (Yes)
    Anyị esi n'azụ gị (Yes)
    And adịị m akwụsị
    Kịtaa akwa na-agụ gị (Word)
    And ọ bụrọọ agidi
    M zulu your babe, a ga-akpọ m Anịnị?
    If e no dey pay, anyị agba fa nkịtị
    Dirty money, ị ga-eche na abọbi kpolụ Alumni
    Ụgbọ aghalụgo gị, akwa alịlị
    I jelụ ije, mana ego gị egwugo mmili
    Dem dey cap, nwanne, biko kpulu okpu gị
    Nwoke gbakalịa nwaanyị na-asịlị, a kpọọ ya gịnị?
    Etukwu m n'elu billi', **** your feeling
    Fa jụọ m what they dealin', anyị agbaa ha mmili
    Heart dị cold and chilly, Cena no fit see me
    Akpọna afa Chukwu n'efu, nwanne m aṅụna iyi
    Gangster dị asọ ka pastor
    N'afa nna na nwa, anyị gbaa ya na mkpọ
    I know what I stand for, obejiri factor
    I bulu Chi gị ụzọ, boy, ị gbagbuo onwe gị n'ọsọ

    Writer(s): Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno.

    All lyrical content displayed on this website is the intellectual property of its respective copyright holders. No ownership is implied, and no copyright infringement is intended.

    Get the Latest Lyrics Updates!

    Subscribe now and never miss a new song lyric update.

    Failed to load audio, please try again later.
    Failed to load song data.
    Invalid email address entered!
    Enter your suggestion!
    Thanks for your suggestion!
    Link copied
    Stop & exit Playlist

    Suggest a Lyrics Edit

    Stop Song
    Rhyto-Artwork

    Na Afa Nna (Freestyle)

    Rhyto
    × Add Rhyto to your Home Screen!