Bad bitches only
Yeah
Yeah, ball hard
Ọ fụraa m ọ wụsalụ the boy
Ọdịnaka negodu ụmụnwaanyị
Yeah, sendịa bottle a na table a
Fa ya alike ya, stunt hard
I go let my money make the noise
Ain't no body messing with boy
All gas no brakes ma anyị tụọ
Fa ya alike ya
Taa
Babe ị makwa ebe m si
Ị dị down ka m bịa bulu gị echi
Elewe ukwu men egbuolụ gị efi
Till dawn ma m tinyelụ gị ife
Yeah, nnwa a na-ekenye m ife
I for like ka m bịanụ wolu ife
Nnwa mịyanki ọ bụrọọ obele ife
Nnwa mịyanki ọ bụrọọ obele ife
Nnwa a ma wassup (Bad bitches only)
Na-akpọfe guys (Bad bitches only)
B-B-O, bad bitches only
B-B-O, bad bitches only
I nwee m na club (Bad bitches only)
Maọ ị chọọ ịtụ m babe (Bad bitches only)
B-B-O, bad bitches only
B-B-O, bad bitches only
1B, sọ ego bụ ihe na-enye m joy
Ụmụ nnụnụ egosibe m love
Onye ọ na-ewe, a pịagodu ya chord
Ọ confirm ọọ, one time
Okporo na-alụzikwa legit
Ain't nobody messing with my bitch
All gas no brakes ma anyị tụọ
Ka ị confirm ọọ
Ebu m ya, ka m kpala akwụ kpala akwụ, nnwa
Bịa ka anyị mee collabo collabo, nnwa
Vacation, ka anyị jee Morocco, nnwa
Chicago, bie na Milano, nnwa
Ka Tiwa, kpọọ ya Eminado, nnwa
Ka Toke, zi ya na i ji money, nnwa
Lambo, yọọ ya for mercy, nnwa
Lambo, yọọ ya for mercy, nnwa
Taa
Babe ị makwa ebe m si
Ị dị down ka m bịa bulu gị echi
Elewe ukwu men egbuolụ gị efi
Till dawn ma m tinyelụ gị ife
Nnwa a na-ekenye m ife
I for like ka m bịanụ wolu ife
Nnwa mịyanki ọ bụrọọ obele ife
Nnwa mịyanki ọ bụrọọ obele ife
Nnwa a ma wassup (Bad bitches only)
Na-akpọfe guys (Bad bitches only)
B-B-O, bad bitches only
B-B-O, bad bitches only
I nwee m na club (Bad bitches only)
Maọ ị chọọ ịtụ m babe (Bad bitches only)
B-B-O, bad bitches only
B-B-O, bad bitches only
Writer(s):
Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno & Daniel Williams t/as Yung Willis.
All lyrical content displayed on this website is the intellectual property of its respective copyright holders.
No ownership is implied, and no copyright infringement is intended.