Deejay J Masta & Phyno – Muke Muke Lyrics

Deejay J Masta & Phyno – Muke Muke Lyrics
Muke Muke
Deejay J Masta & Phyno
    Lyrics copied!
    Muke Muke Album Art
    "Muke Muke." - Deejay J Masta & Phyno

    Album: Muke Muke - Single
    Track No: 01
    Mad oh!
    Seh!
    Let them munku munku
    Muke muke muke muke muke muke
    Muke muke muke muke muke muke
    Muke muke muke muke
    Asa, look at me now
    We dey play, e dey show
    Anybody wey no know
    Go know when we show
    See the ice on my neck, e dey shine
    E dey blink, e dey muke, muke ka ọnwa oo
    Too many girls dey for here o
    Nyenụ fa mmanya ka a ṅụba
    On the low, welụ nwaayọ na ọ ga-aka oo
    Nye mụ number, for night na anyị ga-alụkwa
    M libe ego n'ụkọ
    No dey look me dey form
    Eji m ihe ị na-achọ
    Ife life na-atọ
    If I ring your alarm (If I ring your alarm)
    You go like to perform (You go like to perform)
    M bulu nnwa na Nkwọ
    Nnwa ma ihe a na-akọ
    Asa ma ife a na-alụ
    Ife life na-atọ
    If I ring your alarm (If I ring your alarm)
    You go like to perform (You go like to perform)
    Ọ dịghị onye ọ sọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye oringo na-asọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye ọ sọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye oringo na-asọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye ọ sọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye oringo na-asọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye ọ sọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye oringo na-asọ nsọ ee
    Muke, muke, muke
    Muke, muke, muke
    Muke
    Asa, step in the club, oh
    Ụmụnwaanyị naabọ
    Ama m what's up oh
    Make I fill your cup oh
    Ị ma nfụdị anyị
    Anyị pasa na top oh
    Okwu a kpụ n'ọnụ
    See, all of the men dey for here oh
    Nyenụ fa afịfịa ka a chaba
    On the low, welụ nwaayọ, no gbege oh
    Aza man, nwete number na anyị ga-alụkwa
    M libe ego n'ụkọ
    No dey look me dey form
    Eji m ihe ị na-achọ
    Ife life na-atọ
    If I ring your alarm (If I ring your alarm)
    You go like to perform (You go like to perform)
    M bulu nnwa na Nkwọ
    Nnwa ma ihe a na-akọ
    Asa ma ife a na-alụ
    Ife life na-atọ
    If I ring your alarm (If I ring your alarm)
    You go like to perform (You go like to perform)
    Ọ dịghị onye ọ sọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye oringo na-asọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye ọ sọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye oringo na-asọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye ọ sọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye oringo na-asọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye ọ sọ nsọ ee
    Ọ dịghị onye oringo na-asọ nsọ ee
    I love Deejay J Masta
    Extraordinaire
    Mad oh!

    Writer(s): Okorie Emeka.

    All lyrical content displayed on this website is the intellectual property of its respective copyright holders. No ownership is implied, and no copyright infringement is intended.

    Get the Latest Lyrics Updates!

    Subscribe now and never miss a new song lyric update.

    Failed to load audio, please try again later.
    Failed to load song data.
    Invalid email address entered!
    Enter your suggestion!
    Thanks for your suggestion!
    Link copied
    Stop & exit Playlist

    Suggest a Lyrics Edit

    Stop Song
    Rhyto-Artwork

    Muke Muke

    Rhyto
    × Add Rhyto to your Home Screen!